Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Kọrint 14:5 Bible Nso (IGBOB)

Otú ọ di, anamachọ ka unu nile ji asusu di iche iche nēkwu okwu, ma achọkaririm ka unu nēbu amuma: onye nēbu amuma ka kwa onye ji asusu di iche iche nēkwu okwu, ma-ọbughi na ọ nāsughari ya, ka ewe wuli nzukọ Kraist elu dika ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 14

Echiche 1. Ndi Kọrint 14:5 na onodu