Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Kọrint 12:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka emem ka unu mara na ọ dighi onye ọ bula nke nēkwu okwu nime Mọ nke Chineke nāsi, Jisus bu anathema; ọ dighi kwa onye ọ bula puru isi, Jisus bu Onye-nwe-ayi, ma-ọbughi nime Mọ Nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 12

Echiche 1. Ndi Kọrint 12:3 na onodu