Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 5:16 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na onye ọ bula ahú nwa-nna-ya ka ọ nēmehie nmehie nke nādighi-eweta ọnwu, ọ gāriọ aririọ, Chineke gēnye kwa ya ndu inye ndi nēmehie nmehie ahu nke nādighi-eweta ọnwu. Nmehie di nke nēweta ọnwu: ọ bughi ekpere bayere nka ka m'nāgwa ya ka o kpe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 5

Echiche 1. Jọn 5:16 na onodu