Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 4:20 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na onye ọ bula gāsi, Anamahu Chineke n'anya, ma ọ nākpọ nwa-nne-ya asì, ọ bu onye-ugha: n'ihi na onye nādighi-ahu nwa-nna-ya n'anya, bú onye ọ huworo, ọ pughi ihu Chineke n'anya, bú Onye ọ nāhughi mb͕e ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 4

Echiche 1. Jọn 4:20 na onodu