Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 4:1 Bible Nso (IGBOB)

Ndi m'huru n'anya, unu ekwela okwu mọ nile, kama nwaputanu udi-mọ ahu, ma ha bu ndi siri na Chineke puta: n'ihi na ọtutu ndi-amuma ugha apuwo ba n'uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 4

Echiche 1. Jọn 4:1 na onodu