Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 3:16 Bible Nso (IGBOB)

Nime nka ka ayi maworo ihu-n'anya, n'ihi na Ya onwe-ya tọb͕ọrọ ndu-Ya n'ihi ayi: ayi onwe-ayi ji kwa ugwọ itọb͕ọ ndu-ayi n'ihi umu-nna-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 3

Echiche 1. Jọn 3:16 na onodu