Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 3:12 Bible Nso (IGBOB)

ọ bughi dika Ken si buru onye si n'ajọ onye ahu puta, we b͕ue nwa-nne-ya. Ọ̀ bu kwa n'ihi gini ka o b͕uru ya? N'ihi na ọlu-ya jọrọ njọ, ma ọlu nke nwa-nne-ya ziri ezi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 3

Echiche 1. Jọn 3:12 na onodu