Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 3:10 Bible Nso (IGBOB)

Nime nka ka umu Chineke bu ndi emeworo ka ha puta ìhè, ha na umu ekwensu: onye ọ bula nke nādighi-eme ezi omume esighi na Chineke puta, onye nke nādighi-ahu nwa-nna-ya n'anya esighi kwa na Ya puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 3

Echiche 1. Jọn 3:10 na onodu