Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 2:27 Bible Nso (IGBOB)

Unu onwe-unu kwa, otite-manu ahu nke unu natara n'aka-Ya nādigide nime unu, ọ dighi kwa unu nkpà ka onye ọ bula zí unu ihe; kama dika otite-manu-Ya nēzí unu ihe bayere ihe nile, dika ọ bu kwa ezie, nābughi kwa okwu-ugha, dika O zíkwara unu, nānọgidenu nime Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 2

Echiche 1. Jọn 2:27 na onodu