Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 2:2 Bible Nso (IGBOB)

Ya onwe-ya bu kwa ihe ijuru Chineke obi bayere nmehie nile ayi; ma Ọ bughi ihe ijuru Ya obi bayere nání nmehie nke ayi onwe-ayi, kama Ọ bu kwa ihe ijuru Ya obi bayere nmehie nke uwa dum;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 2

Echiche 1. Jọn 2:2 na onodu