Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 2:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma onye nākpọ nwa-nna-ya asì nọ n'ọchichiri ahu, nējeghari kwa nime ọchichiri ahu, ọ mataghi kwa ebe ọ nāga, n'ihi na ọchichiri ahu mere ka anya-ya kpue ìsì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 2

Echiche 1. Jọn 2:11 na onodu