Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 9:9 Bible Nso (IGBOB)

Tegharia egwú ọṅù nke-uku, gi ada Zaion; tie nkpu, gi ada Jerusalem: le, eze-gi nābiakute gi: onye ezi-omume na onye nwere nzọputa ka ọ bu; onye ewedara n'ala, nke nānọkwasi kwa n'inyinya-ibu, ọbuná na nwa-inyinya, bú nwa-inyinya-ibu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 9

Echiche Zekaraia 9:9 na onodu