Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 8:9 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Ka aka-unu di ike, unu ndi nānu n'ubọchi ndia okwu ndia n'ọnu ndi-amuma ahu, ndi nọ n'ubọchi mb͕e atọrọ ntọ-ala ulo Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú ulo uku Ya, ka ewe wue ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 8

Echiche Zekaraia 8:9 na onodu