Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 8:4 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Agadi ndikom na agadi ndinyom gānọdu ala ọzọ n'amá nile nke Jerusalem, onye ọ bula o jide nkpa-n'aka-ya n'aka-ya site n'iba-uba nke ubọchi ndu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 8

Echiche Zekaraia 8:4 na onodu