Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 8:19 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Obubu-ọnu nke ọnwa nke-anọ, na obubu-ọnu nke ọnwa nke-ise, na obubu-ọnu nke ọnwa nke-asa, na obubu-ọnu nke ọnwa nke-iri, gāghọrọ ulo Juda obi-utọ na ọṅù, na mb͕e akara àkà di nma; hu-kwa-nu ezi-okwu na udo n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 8

Echiche Zekaraia 8:19 na onodu