Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 8:14 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Dika M'zubere ime unu ihe ọjọ, mb͕e nna-unu-hà kpasurum iwe, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta), ma echègharighm uche:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 8

Echiche Zekaraia 8:14 na onodu