Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 12:6 Bible Nso (IGBOB)

N'ubọchi ahu ka M'gēme ka ndi-isi nke usu nile nke nnù madu abua na ọgu iri nke Juda di ka ihe igu ọku n'etiti nkú, na dika ọwa nēnwu ọku n'etiti ùkwù-ọka; ha gēripia kwa ndi nile di iche iche di ha buruburu n'aka-nri na n'aka-ekpe: Jerusalem gēbi kwa ọzọ n'onodu-ya, obuná nime Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 12

Echiche Zekaraia 12:6 na onodu