Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 12:10 Bible Nso (IGBOB)

M'gāwukwasi kwa n'ulo Devid na n'aru onye bi na Jerusalem, mọ nke amara na aririọ-amara nile; ha gēlegidekwam anya, bú Onye ha mapūworo amapú: ha gēti-kwa-ra ya aka n'obi, dika madu si eti-kwa-ra nwa-nwoke amuru nání ya aka n'obi, obi-ha gēlu kwa ilu bayere ya, dika onye obi-ya nēlu ilu bayere nwa o buru uzọ mu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 12

Echiche Zekaraia 12:10 na onodu