Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 11:2 Bible Nso (IGBOB)

Kwasie ákwá ike, gi osisi fir, n'ihi na osisi cedar adawo, n'ihi na emebiwo osisi nke mab͕uru onwe-ha: kwasienu ákwá ike, unu osisi oak nke Beshan, n'ihi na oké ọhia alùgh-alù adawo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 11

Echiche Zekaraia 11:2 na onodu