Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 10:6 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka ulo Juda di ike, M'gāzọputa kwa ulo Josef, me ka ha lata, n'ihi na enwerem obi-ebere n'aru ha: ha gādi kwa ka agāsi na achupughm ha-ri: n'ihi na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-ha, M'gāza kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 10

Echiche Zekaraia 10:6 na onodu