Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 10:1 Bible Nso (IGBOB)

Riọnu Jehova miri-ozuzo n'oge miri-ozuzo nke-ikpe-azu, ọbuná Jehova Nke nēme àmùmà; ọ bu kwa oké miri-ozuzo ka Ọ gēnye ha, nye onye ọ bula ihe-ọkukù n'ubi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 10

Echiche Zekaraia 10:1 na onodu