Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zefanaia 3:17 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, bú Chineke-gi, nọ n'etiti gi, Ọ bu dike nke nāzọputa: O gēji ọṅù nwe obi-utọ n'aru gi, Ọ gedere du n'ihu-n'anya-Ya, Ọ gēji iti-nkpu-ọṅù teghari egwu ọṅù n'aru gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 3

Echiche Zefanaia 3:17 na onodu