Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 4:4 Bible Nso (IGBOB)

ma mu onwem siri, na m>g=ekpughepu nti-gi ka i nu ya, si, Zuru ya n>iru ndi n=anọdu ebe a, na n>iru ndi-okenye ndim. _O buru na i g=ab͕aputa ya, b͕aputa ya: ma ọ buru na ab͕aputaghi ya, gosim, ka m>we mara: n>ihi na ọ dighi onye ib͕aputa ya ma-ọbughi gi; ma mu onwem n=eso gi n>azu. _O si, M>g=ab͕aputa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 4

Echiche Rut 4:4 na onodu