Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 4:1-11 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma Boaz rigoro rue ọnu-uzọ-ama, nọdu n>ebe ahu: ma, le, onye-nb͕aputa ahu nke Boaz kwuru okwu bayere ya n=agabiga; ọ kpọ aha-ya, si, Wezuga onwe-gi, nọdu ala n>ebe a. O we wezuga onwe-ya, nọdu ala.

2. O we chiri ndikom iri sitere na ndi-okenye obodo, si, Nọdunu ala n>ebe a. Ha we nọdu ala.

3. O we si onye-nb͕aputa ahu, Naomi, nke siworo n>ala-ọhia Moab lata, n=ere #ok#e ubi ahu nke nwa-nne-ayi, b/u Elimelek, nwere:

4. ma mu onwem siri, na m>g=ekpughepu nti-gi ka i nu ya, si, Zuru ya n>iru ndi n=anọdu ebe a, na n>iru ndi-okenye ndim. _O buru na i g=ab͕aputa ya, b͕aputa ya: ma ọ buru na ab͕aputaghi ya, gosim, ka m>we mara: n>ihi na ọ dighi onye ib͕aputa ya ma-ọbughi gi; ma mu onwem n=eso gi n>azu. _O si, M>g=ab͕aputa ya.

5. Boaz we si, N>ubọchi i g=azuru ubi ahu n>aka Naomi, ọ bu kwa n>aka Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye onye nwuru anwu, ka i g=azuru ya, ime ka aha onye nwuru anwu bilie n>elu ihe-nketa-ya.

6. Onye-nb͕aputa ahu we si, apughi m ib͕aputara ya onwem, ka m>we ghara ibibi ihe-nketam: gi onwe-gi b͕aputara onwe-gi ihe-nb͕aputam; n>ihi na apughm ib͕aputa ya.

7. Ma nka bu ihe an=eme na mb͕e gara aga n>Israel bayere ihe-nb͕aputa, baye-kwa-ra ihe-nb͕anwe, ime ihe ọ bula ka o guzosie ike: nwoke b͕upuru akpukpọ-ukwu-ya, nye ya madu-ibe-ya: nka bu kwa ihe-#am#a n>Israel.

8. Onye-nb͕aputa ahu we si Boaz, Zuru ya n>onwe-gi. _O we b͕upu akpukpọ-ukwu-ya.

9. Boaz we si ndi-okenye ahu na ndi ahu nile, Ndi-#am#a ka unu bu ta, na azuruwom ihe nile nke Elimelek nwere, na ihe nile nke Kilion na Mahlon nwere, n>aka Naomi.

10. _Ozọ kwa, Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye Mahlon, ka m>zuruwo-kwa-ra ibu nwunyem, ime ka aha onye nwuru anwu bilie n>elu ihe-nketa-ya, ka aghara kwa ibipu aha onye nwuru anwu n>etiti umu-nne-ya, na n>ọnu-uzọ-ama ebe nke ya: ndi-#am#a ka unu bu ta.

11. Ndi nile ndi nọ n>ọnu-uzọ-ama na ndi-okenye we si, Ndi-#am#a ka ayi bu. Jehova me nwayi a nke n=ab#a n>ulo-gi ka ọ di ka Rechel na dika Lea, ndi ha abua wuru ulo Israel: gi me kwa d#inkp#a n>Efrata, me ka amara aha-gi na Bet-lehem:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 4