Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 3:5-9 Bible Nso (IGBOB)

5. O we si ya, Ihe nile i sirim, m>g=eme ya.

6. O we ridarue ebe-nzọcha-ọka, me dika ihe nile si di nke nne di-ya nyere ya n>iwu.

7. Boaz we rie ihe, @nu kwa ihe-ọ@nu@nu, obi-ya we di nma, o we ba idina ala na nsọtu obo ọka: Rut we ba nwayọ, kpughepu ukwu-ala-ya abua, dina ala.

8. O rue, n>etiti abali, na nwoke ahu mara jijiji, we chigharia: ma, le, ot#u nwayi n=edina n>ukwu-ala-ya.

9. O we si, Onye ka i bu? _O si, Mu onwem bu Rut, or#u-gi nwayi: b͕asa kwa ọnu-ọnu uwe-nwuda-gi n>aru or#u-gi nwayi; n>ihi na onye-nb͕aputa ka i bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 3