Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 2:10-15 Bible Nso (IGBOB)

10. Rut we da kpue iru-ya n>ala, kpọ isi ala, si ya, Gini mere m>hutaworo amara n>iru gi, i we matam, ebe mu onwem bu ọb#ia?

11. Boaz we za, si ya, Egosiwom nke-ọma ihe nile i meworo nne di-gi site na mb͕e ọnwu di-gi: na i rapuwo kwa nna-gi na nne-gi, na ala amuru gi, i we biakute ot#u ndi nke i n=amaghi na mb͕e gara aga.

12. Jehova kwughachi gi ọlu-gi, ka ugwọ-ọlu-gi z#u kwa ez#u site n>aka Jehova, b/u Chineke Israel, Onye i biaworo ib͕ab#a n>okpuru nk#u-Ya.

13. _O si, Ka m>huta amara n>iru gi, onye-nwem; n>ihi na i kasiwom obi, na n>ihi na i gwawo nwayi n=ejere gi ozi okwu n=ab#a ya n>obi, ma mu onwem adighi ka ot#u nime ndinyom n=ejere gi ozi.

14. Boaz we si ya na mb͕e iri ihe, Biarue nso ebe a, rie ufọdu nime nri, su kwa iberibe achicha gi nime manya-vine b͕ara uka. O we nọdu n>akuku ndi n=eb#i ọka: Boaz we nye ya ọka a@nara n>ọku, ọ ta, afọ we ju ya, o we tafọ.

15. O we bilie ichikọta ọka, Boaz we nye umu-okorọbia-ya iwu, si, _Obun/a n>etiti #ukw#u-ọka ka ọ g=achikọta, ma unu emela ka ihere me ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 2