Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 2:1-13 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma Naomi nwere ot#u onye di-ya mara, b/u dike n>#ak#u, sitere n>ab͕uru Elimelek, aha-ya bu Boaz.

2. Rut, b/u nwayi Moab, we si Naomi, Biko, ka m>je n>ubi, chikọta ihe n>etiti oko ọka n>azu onye m>g=ahuta amara n>iru ya. _O si ya, Je, nwam.

3. O we je, ba n>ubi, chikọta ihe n>ubi ahu n>azu ndi n=eb#i ọka: o we dabara ya ib#a n>#ok#e ubi Boaz nwere, onye sitere n>ab͕uru Elimelek.

4. Ma, le, Boaz siri na Bet-lehem bia, si ndi n=eb#i ọka, Jehova nọyere unu. Ha we si ya, Jehova gọzie gi.

5. Boaz we si nwa-okorọbia-ya nke edoro ya onye-isi ndi n=eb#i ọka, #Onye nwe nwa-ab͕ọghọ a?

6. Nwa-okorọbia ahu nke edoro onye-isi ndi n=eb#i ọka we za, si, Nwa-ab͕ọghọ Moab ka ọ bu, nke soro Naomi si n>ala-ọhia Moab lata:

7. ọ si, Biko, ka m>chikọta ihe, kpokọta kwa ihe n>etiti #ukw#u-ọka n>azu ndi n=eb#i ọka: o we bia, guzogide site na mb͕e ututu we rue ub͕u a, ma ub͕u a ọ n=anọdu n>ulo nwa mb͕e.

8. Boaz we si Rut, #I nughi, nwam? Ejela ichikọta n>ubi ọzọ, esi-kwa-la n>ebe a gabiga, ma ot/u a ka i g=arapara n>aru umu-ab͕ọghọm.

9. Ka anya-gi abua di n>ubi ebe ha neb#i ọka, i g=ejeso kwa ha n>azu: #enyeghm umu-okorọbia iwu ka ha ghara imetu gi aka? ma mb͕e akpiri kpọrọ gi nku, je n>ite miri, @nua ufọdu nime miri nke umu-okorọbia n=eseta.

10. Rut we da kpue iru-ya n>ala, kpọ isi ala, si ya, Gini mere m>hutaworo amara n>iru gi, i we matam, ebe mu onwem bu ọb#ia?

11. Boaz we za, si ya, Egosiwom nke-ọma ihe nile i meworo nne di-gi site na mb͕e ọnwu di-gi: na i rapuwo kwa nna-gi na nne-gi, na ala amuru gi, i we biakute ot#u ndi nke i n=amaghi na mb͕e gara aga.

12. Jehova kwughachi gi ọlu-gi, ka ugwọ-ọlu-gi z#u kwa ez#u site n>aka Jehova, b/u Chineke Israel, Onye i biaworo ib͕ab#a n>okpuru nk#u-Ya.

13. _O si, Ka m>huta amara n>iru gi, onye-nwem; n>ihi na i kasiwom obi, na n>ihi na i gwawo nwayi n=ejere gi ozi okwu n=ab#a ya n>obi, ma mu onwem adighi ka ot#u nime ndinyom n=ejere gi ozi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 2