Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 9:34-35 Bible Nso (IGBOB)

34. Fero we hu na miri-ozuzo na ákú-miri-ígwé na éb͕è-elu-igwe kwusiri, ọ we mehie ọzọ, me ka obi-ya di arọ́, ya na ndi-orù-ya.

35. Ewe me ka obi Fero di ike, o zipughi kwa umu Israel; dika Jehova kwuru site n'aka Moses.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 9