Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 9:25 Bible Nso (IGBOB)

Ákú-miri-ígwé ahu we tib͕ue ihe nile nke di n'ọhia, ma madu ma anumanu, n'ala Ijipt nile; ọ bu kwa ihe-ọkukú nile ọ bula nke ubi ka ákú-miri-ígwé ahu tiri, ọ bu kwa osisi nile ọ bula nke ọhia ka o tipiara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 9

Echiche Ọpupu 9:25 na onodu