Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 8:17 Bible Nso (IGBOB)

Ha we me otú a; Eron we setipu aka-ya, ya na nkpa-n'aka-ya. tie ájá nke ala, anwu ntà ahu we di n'aru madu, na n'aru anumanu; ájá nile nke ala ghọrọ anwu ntà n'ala Ijipt nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8

Echiche Ọpupu 8:17 na onodu