Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 40:29 Bible Nso (IGBOB)

Ebe-ichu-àjà nke àjà-nsure-ọku ka ọ dọba-kwa-ra n'ọnu-uzọ ebe-obibi nke ulo-ikwū nzute, we sure n'elu ya àjà-nsure-ọku ahu na onyinye-inata-iru-ọma ahu; dika Jehova nyere Moses iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 40

Echiche Ọpupu 40:29 na onodu