Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 39:5 Bible Nso (IGBOB)

Ihe-ọkiké ahu nke onye-ọ̀kà kpara, nke di n'elu ya, nke eji ke ya, o site-kwa-ra na ya, ọ di kwa ka ọlu aluru ya si di; ọ bu ọla-edo, na ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, na ezi ákwà ọcha akpara nke-ọma; dika Jehova nyere Moses iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 39

Echiche Ọpupu 39:5 na onodu