Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 39:29 Bible Nso (IGBOB)

na ihe ahu ike n'úkwù, ọ bu ezi ákwà ọcha akpara nke-ọma, na ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, ọ bu ọlu nke onye-ọdudu-ákwà; dika Jehova nyere Moses iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 39

Echiche Ọpupu 39:29 na onodu