Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 36:12 Bible Nso (IGBOB)

Ọgu anya-nko abua na iri ka o mere n'otù ákwà-nkwuba, ọgu anya-nko abua na iri ka ọ me-kwa-ra nime nsọtu nke ákwà-nkwuba nke di na njikọta nke-abua: anya-nko cheritara onwe-ha iru, otù na ibe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 36

Echiche Ọpupu 36:12 na onodu