Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:46 Bible Nso (IGBOB)

Ha gāmara kwa na Mu onwem bu Jehova Chineke-ha, Nke mere ka ha si n'ala Ijipt puta, ka M'we biri n'etiti ha: Mu onwem bu Jehova Chineke-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:46 na onodu