Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:25 Bible Nso (IGBOB)

I gānara kwa ha n'aka-ha, sure ha ọku ibu ihe nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà n'elu àjà-nsure-ọku ahu, ka ha buru ihe ísì utọ n'iru Jehova: àjà-ọku anāchuru Jehova ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:25 na onodu