Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:18 Bible Nso (IGBOB)

I gēsure kwa ebulu ahu nile ọku ibu ihe nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà: àjà-nsure-ọku anēsurere Jehova ka ọ bu: ihe ísì utọ, àjà-ọku anāchuru Jehova, ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:18 na onodu