Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:13 Bible Nso (IGBOB)

I gēwere kwa abuba nile nke nēkpuchi ihe-ime, na mba-imeju nke di n'imeju, na akọrọ abua, na abuba nke di n'elu ha, sure ha ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:13 na onodu