Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 28:4 Bible Nso (IGBOB)

Ndia bu uwe ha gēme; ihe-ib͕ochi-obi, na ephod, na uwe-nwuda, na uwe-ime turu agwa, na nkechi isi, na ihe ike n'úkwù: ha gēme-kwa-ra Eron, bú nwa-nne-gi, na umu-ya ndikom, uwe nsọ, ka ọ we burum onye-nchu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28

Echiche Ọpupu 28:4 na onodu