Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 28:38 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gādi kwa n'egedege-iru Eron, Eron gēbu kwa ajọ omume nke ihe nsọ nile, nke umu Israel gēdo nsọ n'onyinye nsọ ha nile; ọ gādi n'egedege-iru-ya mb͕e dum, ka ha we buru ihe nātọ utọ n'iru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28

Echiche Ọpupu 28:38 na onodu