Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 28:30 Bible Nso (IGBOB)

I gētiye kwa n'ihe-ib͕ochi-obi nke ikpé ahu Ìhè ahu na Izu-okè ahu; ha gādi kwa n'elu obi Eron mb͕e ọ nābà nime n'iru Jehova: Eron gēbu kwa ikpé nke umu Israel n'elu obi-ya n'iru Jehova mb͕e dum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28

Echiche Ọpupu 28:30 na onodu