Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 28:27 Bible Nso (IGBOB)

I gēme kwa nb͕a-aka ọla-edo abua, tiye ha n'elu ubu abua nke ephod n'okpuru, n'ebe iru-ya di, na nso njikọta-ya, n'elu ihe-ọkiké ephod nke onye-ọ̀kà kpara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28

Echiche Ọpupu 28:27 na onodu