Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 28:15 Bible Nso (IGBOB)

I gēme kwa ihe-ib͕ochi-obi nke ikpé, ọ gābu ọlu nke onye-ọ̀kà; dika ọlu aluru n'ephod ahu ka i gēme ya; ọla-edo, na ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, na ezi ákwà ọcha akpara nke-ọma, ndia ka i gēji me ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28

Echiche Ọpupu 28:15 na onodu