Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 27:21 Bible Nso (IGBOB)

N'ulo-ikwū nzute, bú n'èzí ákwà-nb͕ochi nke di n'akuku ihe-àmà, ka Eron na umu-ya ndikom gēdo ya n'usoro site n'anyasi rue ututu n'iru Jehova: ọ gābu ukpuru mb͕e ebighi-ebi rue ọb͕ọ-ha nile site n'umu Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 27

Echiche Ọpupu 27:21 na onodu