Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 26:4 Bible Nso (IGBOB)

I gēji kwa ogho anunu me anya-nko n'elu ọnu-ọnu nke otù ákwà-nkwuba, site na nsọtu-ya nime njikọta ahu; otú a ka i gēme kwa n'ọnu-ọnu ákwà-nkwuba nke dipuru adipu nime njikọta nke-abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 26

Echiche Ọpupu 26:4 na onodu