Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 26:1 Bible Nso (IGBOB)

Ebe-obibim ka i gēme kwa: were ákwà-nkwuba iri me ya; ezi ákwà ọcha akpara nke-ọma, na ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, nke emere ka ha yie cherubim, bú ọlu onye-ọ̀kà, ihe ndia ka i gēji me ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 26

Echiche Ọpupu 26:1 na onodu