Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 23:11 Bible Nso (IGBOB)

ma n'arọ nke-asa i gārapu ya, me ka ọ tọb͕ọrọ n'efu; ka ndi-ob͕eye nke ndi-gi we rie ihe: anu-ọhia gēri kwa ihe ha rifọrọ. Otú a ka i gēme kwa ubi-vine-gi, me kwa ubi-olive-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 23

Echiche Ọpupu 23:11 na onodu