Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 21:36 Bible Nso (IGBOB)

Ma-ọbu asi na amara na ehi ahu bu ehi nāsọ mpì na mb͕e gara aga, ma onye-nwe-ya edebeghi ya nke-ọma; ọ ghaghi ikwughachi ehi n'ọnọdu ehi ahu, nke nwuru anwu gābu kwa nke aka ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 21

Echiche Ọpupu 21:36 na onodu