Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 21:29 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ehi ahu bu ehi nāsọ mpì na mb͕e gara aga, ewe b͕ara onye-nwe-ya àmà, ma o debeghi ya nke-ọma, kama o mere ka nwoke ma-ọbu nwayi nwua; agātub͕u ehi ahu na nkume, ọzọ kwa, agēme ka onye-nwe-ya nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 21

Echiche Ọpupu 21:29 na onodu