Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 21:19 Bible Nso (IGBOB)

ma ọ buru na o bilie, jeghari n'èzí, dabere na nkpa-n'aka-ya, agāgu onye tiri ya n'onye ikpé nāmagh: ọ bu nání na ọ gēnye ya ihe bayere nb͕uru-ya, me kwa ka aru-ya di ike nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 21

Echiche Ọpupu 21:19 na onodu